Kenerics Songs

Kenerics – Inozikwa Omee (Mp3 Download, Lyrics and Video)

Mp3 Download for Inozikwa Omee by Kenerics, Get the Lyrics and Play the Video

Kenerics Inozikwa Omee

Mp3 Download for Inozikwa Omee by Kenerics

Download MP3 here

Video

Inozikwa Omee Lyrics

by Kenerics

Preparing for your healing my God
(Oh my God)
Am waiting for that touch that seems pain away
Believing and just wake up and know it’s all a dream
Am falling out of tunnel
My hopes are blown away
Going off my mind, begging you my God
Waiting for my children to keep my dreams alive.
Inozikwa omee


Anya mmiri ejuwonum Anya, chukwu inozikwa omee (Inozikwa omee)
Obi agbawaa nwa gi chim inozikwa omee(Inozikwa omee)
Eri m jiri bianu uwam oo, so akiko k’ana akoo eeh (Inozikwa omee)
Ihe m bu n’obi, olile anya m nile
Ha nile kuru aku ee (Inozikwa omee)


Life’s turn apart, my hopes are gone with the wind(Inozikwa omee)
My four wall’s crumbled, that’s not how to leave. (Inozikwa omee)
Ariri erigbuolam oo, chim imukwa anya (Inozikwa omee)
O kwa ino n’eligwe nke gi na ele k’ o na-eme m oo (Inozikwa omee)
Anam ajunu gi ajuju chukwu inozikwa omee oo (Inozikwa omee)
Ewoo zam ihe m juru chim inozikwa omee (Inozikwa omee)

Even all I lived for
To satisfy my flesh
Thrown away my visions
That I might live again
Believing and just wake up and see it’s all a dream
Am falling out of tunnel, my hopes are blown away
Going off my mind, begging oh my God
Waiting for my children to keep my dreams alive.
Inozikwa omee

Anya mmiri ejuwonum Anya, chukwu inozikwa omee (Inozikwa omee)
Obi agbawaa nwa gi chim inozikwa omee(Inozikwa omee)
Eri m jiri bianu uwam oo, so akiko k’ana akoo eeh (Inozikwa omee)
Ihe m bu n’obi, olile anya m nile
Ha nile kuru aku ee (Inozikwa omee)


Life’s turn apart, my hopes are gone with the wind(Inozikwa omee)
My four wall’s crumbled, that’s not how to leave. (Inozikwa omee)
Ariri erigbuolam oo, chim imukwa anya (Inozikwa omee)
O kwa ino n’eligwe nke gi na ele ka o na-eme m oo (Inozikwa omee)
Anam ajunu gi ajuju chukwu inozikwa omee oo (Inozikwa omee)
Ewoo zam ihe m juru chim inozikwa omee (Inozikwa omee)
Uwa m biara odi iche chukwu lezianu m anya ebere (Inozikwa omee)
Achorom imu nwa nke moo chineke chetanum oo (Inozikwa omee)
Obi agbawanum oo, chukwu inozikwa omee (Inozikwa omee)
Nna metum aka gi chi mu ka m kuru nwa ee (inozikwa omee)
Inozikwa omee Inozikwa omee Inozikwa omee (Inozikwa omee)
Inozikwa omee Inozikwa omee Inozikwa omee (Inozikwa omee)
Inozikwa omee Inozikwa omee Inozikwa omee (Inozikwa omee)
(Inozikwa omee)

Tags

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close